Spyki Ofeke Скачать
Текст песни
(O-G)
Iye-eh
Dem call me Spyki
Ịma na ofeke ahuụ tinyele isi n'ọfịa mechakwalụ bute ike
Uche Chukwu abụlọ uchemmadụ, nwanne m zukwaụ ike
Ife anyị na-ayọ Olisa bụ ka all man kpatakwa ike
'Cause if you get and I get
When they drop the location, eribenụ ifenụ
Rule number 1
Onye lahụọ ụra, ebulu egbe ya
(A ga-agwadị gị agwa?)
You better focus o, na after business we dey talk pleasure
(We dey talk pleasure)
Number 2, try invest before party
(Ha na-ekwu ya ekwu?)
I say before party 'cause, "I get am before, no be property"
(I dey tell you)
Number 3, ọlụ kwụọ ụgwọ, nye mụ my cut
(Seh) Nye mụ my cut o
Maka na mmaa nkpe gị na court
(Ọsị gịnị)
Mana ya gazie, (eh) nke onyechiri ya zelụ
Ya gazie, (eh) na ọlụ baraba na ọbago (ị ma kwa, ị ma kwa)
Asị mụ ya gazie, ife onyechiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago
(Ọlụ baraba na ọbago)
Maka na ofeke ahuụ tinyele isi n'ọfịa mechakwalụ bute ike
Uche Chukwu abụlọ uchemmadụ, nwanne m zukwaụ ike
Ife anyị na-ayọ Olisa bụ ka all man kpatakwa ike
'Cause if you get and I get
When they drop the location, eribenụ ifenụ
Abi you no know about comitting your friends, until I see money?
Na every thing wey dey 'sup
Dem go want make I bombardi
A-bobby check e-zie
Ọkwa fa chebu n'anyị ga etido
Ọya watchizia, okwu anyị ka fa n'ekwuzi
Maka na ofeke ahuụ tinyele isi n'ọfịa mechakwalụ bute ike
Uche Chukwu abụlọ uchemmadụ, nwanne m zukwaụ ike
Ife anyị na-ayọ Olisa bụ ka all man kpatakwa ike
'Cause if you get and I get
When they drop the location, eribenụ ifenụ
Mana ya gazie, nke onyechiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago
(Ọlụ baraba na ọbago)
Asị mụ ya gazie, ife onyechiri ya zelụ
Ya gazie, na ọlụ baraba na ọbago
(I dey tell you)
Треки от исполнителя